(Move to ...)
▼
(Move to ...)
Home
facebook page
▼
(Move to ...)
▼
Friday, August 1, 2014
OTU AMARAỤMỤNNA NGWA GBURUGBURU NGA IGBA AFỌ LA ABỤ
›
Otu amaraụmụnna anyị mbụ NGWA GBURUGBURU ke amụrụ l'abalị iteghite l'ọnwa asatọ ke afọ puku abụọ la iri la abụ. Ya mbụ la anyị nga...
ANYỊ NGAJE AGAJE
›
Ụmụnne, kenanịa mbụ ichetara anyị la anyị ngajedị nmenme nwanne anyị nwanyị Kasarachi la 17/08/14. Ozitara anyị ozi ọkpụkpọ oku ịbịa nọ...
OKWU NGWA NDỊ ỤTỌ EZIMARA
›
...onye nkara la okwu bekee nka ke Ngwa ụtọ?
Thursday, June 13, 2013
OLILI DEEDE (ELDER) INNOCENT O. ERUBA
›
Olili nde NGWA GBURUGBURU ngara la abalị atọ la chọọchị ya, 12 / 06 / 2013 Ọ bụkwanụ olili Deede Elder INNOCENT O. ERUBA opara nne...
Sunday, May 12, 2013
ỤWAEZUOKE - Kelechi Amucha
›
Nma dị nkọ adịị ishi, ke ndị ishi adịị nkọ. Ọdịị whe ngwụrụ madụ ike ọrụ mọbụkwanụ daa onyeahụ umengwụ dịka ngwọrụ ọjọọ. Okomadụ nwanyị n...
Monday, December 17, 2012
TA ANYI NCHETAKWA NDE L'ODIGHI OTU OFOROLA WE L'EKERESHIMESI NANIA (Nneoma Chidi Onwudiwe)
›
Ụmụnnem, unu anọọ la yeh? A da'akwadola ekeresimesi! Ụbọchị eji echeta ọmụmụ onye nzọpụta anyi Jisos Krist. Aha Ya ọdọ nbụkwa Emmanue...
Sunday, December 9, 2012
NTOKO ONWUMAFU, NTOKO ONWU MAFU ( onye ndere ya mbu; Magnus Chinemerem David)
›
Ese bu nkwa Nde Ngwa l'eji eku ma ''Onye Dimkpa'' nnwuo. Mgba nnannam ( Dick Dinneya) ndiira ndu ; o gwara m si '&...
11 comments:
›
Home
View web version